Nehemaya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọgbakọ ahụ dum nke ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta wee wuo ụlọ ndò, wee biri n’ụlọ ndò; n’ihi na ụmụ Izrel emetụbeghị otú ahụ malite n’oge Jọshụa nwa Nọn+ ruo n’ụbọchị ahụ, ha wee na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+
17 Ọgbakọ ahụ dum nke ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta wee wuo ụlọ ndò, wee biri n’ụlọ ndò; n’ihi na ụmụ Izrel emetụbeghị otú ahụ malite n’oge Jọshụa nwa Nọn+ ruo n’ụbọchị ahụ, ha wee na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+