Nehemaya 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, m nyere iwu, ha wee mee ka ebe ahụ a na-eri ihe+ dị ọcha;+ m wee bughachi arịa dị iche iche+ nke ụlọ ezi Chineke n’ebe ahụ, ha na àjà ọka na frankinsens.+
9 E mesịa, m nyere iwu, ha wee mee ka ebe ahụ a na-eri ihe+ dị ọcha;+ m wee bughachi arịa dị iche iche+ nke ụlọ ezi Chineke n’ebe ahụ, ha na àjà ọka na frankinsens.+