13 M wee nye Shelemaya bụ́ onye nchụàjà nakwa Zedọk bụ́ ọkà n’idepụta ihe na Pedaya onye Livaị ọrụ ilekọta ụlọ nkwakọba ihe ahụ; Henan nwa Zakọ nwa Matanaya+ nọkwa n’okpuru ha, n’ihi na a hụrụ na ha bụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi;+ ọ bụkwa ọrụ ha ikesara ụmụnne ha ihe.+