Nehemaya 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọkara ụmụ ha na-asụ asụsụ ndị Ashdọd, ọ dịghịkwa otu n’ime ha maara otú e si asụ asụsụ ndị Juu,+ kama ha na-asụ asụsụ nke ndị dị iche iche. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 14 Ụlọ Nche,8/15/2013, p. 6-7
24 Ọkara ụmụ ha na-asụ asụsụ ndị Ashdọd, ọ dịghịkwa otu n’ime ha maara otú e si asụ asụsụ ndị Juu,+ kama ha na-asụ asụsụ nke ndị dị iche iche.