Nehemaya 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ́ bụghị n’ihi ihe ndị a ka Sọlọmọn eze Izrel ji mehie?+ N’etiti ọtụtụ mba, ọ dịghị eze dị ka ya;+ ọ bụkwa onye Chineke ya hụrụ n’anya,+ Chineke wee mee ya eze Izrel dum. Ọbụna ya onwe ya ka ndị inyom ọ lụtara ná mba ọzọ mere ka o mehie.+
26 Ọ́ bụghị n’ihi ihe ndị a ka Sọlọmọn eze Izrel ji mehie?+ N’etiti ọtụtụ mba, ọ dịghị eze dị ka ya;+ ọ bụkwa onye Chineke ya hụrụ n’anya,+ Chineke wee mee ya eze Izrel dum. Ọbụna ya onwe ya ka ndị inyom ọ lụtara ná mba ọzọ mere ka o mehie.+