Esta 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Heman wee chịrị uwe,+ kpụrụkwa ịnyịnya gaa yiwe Mọdekaị+ uwe, meekwa ka ọ nọkwasị n’elu ịnyịnya ahụ wee gbagharịa n’ámá+ obodo ahụ, nọrọkwa ya n’ihu na-eti, sị:+ “Otú a ka a na-emere nwoke eze nwere mmasị ịkwanyere ùgwù.”+
11 Heman wee chịrị uwe,+ kpụrụkwa ịnyịnya gaa yiwe Mọdekaị+ uwe, meekwa ka ọ nọkwasị n’elu ịnyịnya ahụ wee gbagharịa n’ámá+ obodo ahụ, nọrọkwa ya n’ihu na-eti, sị:+ “Otú a ka a na-emere nwoke eze nwere mmasị ịkwanyere ùgwù.”+