13 Heman wee gaa kọọrọ Ziresh+ nwunye ya na ndị enyi ya niile ihe niile dakwasịrị ya. Ndị amamihe ya+ na Ziresh nwunye ya wee sị ya: “Ọ bụrụ na Mọdekaị, bụ́ onye ị maliteworo ịda n’ihu ya, si ná mkpụrụ ndị Juu pụta, ị gaghị enwe ike imeri ya, kama ị ghaghị ịda n’ihu ya.”+