-
Esta 8:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 O wee sị: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ọ bụrụkwa na ihe m masịrị eze,+ ọ bụrụkwa na nke a kwesịrị ekwesị n’ihu eze, ọ bụrụkwa na m dịkwa mma n’anya ya, ka e dee ya ede iji kagbuo ihe ahụ e dere n’akwụkwọ,+ bụ́ nkata ahụ Heman nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ kpara, nke o dere iji bibie ndị Juu+ bi n’ógbè niile eze na-achị.+
-