Esta 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eze Ahazuirọs wee gwa Esta nwunye ya na Mọdekaị bụ́ onye Juu, sị: “Lee! Enyewo m Esta+ ụlọ Heman, ha akwụwala Heman n’osisi,+ n’ihi na o setịrị aka ya megide ndị Juu.
7 Eze Ahazuirọs wee gwa Esta nwunye ya na Mọdekaị bụ́ onye Juu, sị: “Lee! Enyewo m Esta+ ụlọ Heman, ha akwụwala Heman n’osisi,+ n’ihi na o setịrị aka ya megide ndị Juu.