Esta 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị Juu bi na Shushan gbakọrọ n’abalị iri na atọ+ ya nakwa n’abalị iri na anọ ya, e nwekwara ezumike n’abalị iri na ise ya, e mekwara ya ka ọ bụrụ ụbọchị oriri na ụbọchị ịṅụrị ọṅụ.+
18 Ma ndị Juu bi na Shushan gbakọrọ n’abalị iri na atọ+ ya nakwa n’abalị iri na anọ ya, e nwekwara ezumike n’abalị iri na ise ya, e mekwara ya ka ọ bụrụ ụbọchị oriri na ụbọchị ịṅụrị ọṅụ.+