Job 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 E nwere otu nwoke n’ala Ọz+ onye aha ya bụ Job;+ nwoke ahụ enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ ọ bụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ.+
1 E nwere otu nwoke n’ala Ọz+ onye aha ya bụ Job;+ nwoke ahụ enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ ọ bụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ.+