Job 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ sịrị ya: “Dị ka otu n’ime ụmụ nwaanyị nzuzu+ si ekwu okwu, otú ahụ ka gị onwe gị na-ekwukwa. Ọ̀ bụ naanị ihe ọma ka anyị ga na-anara n’aka ezi Chineke ma ghara ịnara ihe ọjọọ?”+ N’ihe a niile, Job ejighị egbugbere ọnụ ya mehie.+
10 Ma ọ sịrị ya: “Dị ka otu n’ime ụmụ nwaanyị nzuzu+ si ekwu okwu, otú ahụ ka gị onwe gị na-ekwukwa. Ọ̀ bụ naanị ihe ọma ka anyị ga na-anara n’aka ezi Chineke ma ghara ịnara ihe ọjọọ?”+ N’ihe a niile, Job ejighị egbugbere ọnụ ya mehie.+