Job 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Okwu na-abaghị uru ị na-ekwu ọ̀ ga-emechi ndị mmadụ ọnụ,Ị̀ ga na-akwa emo n’enweghị onye baara gị mba?+
3 Okwu na-abaghị uru ị na-ekwu ọ̀ ga-emechi ndị mmadụ ọnụ,Ị̀ ga na-akwa emo n’enweghị onye baara gị mba?+