Job 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye dị otú a ga-anwụ mgbe ihe niile zuuru ya,+Mgbe ọ na-enweghị nchegbu na mgbe obi ruru ya ala;