Job 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọkpụrụkpụ ájá nke ndagwurugwu iyi ga-atọ ya ụtọ,+Ọ ga-adọkpụrụkwa ihe niile a kpọrọ mmadụ ka ha so ya n’azụ,+A pụghịkwa ịgụta ndị bu ya ụzọ ọnụ.
33 Ọkpụrụkpụ ájá nke ndagwurugwu iyi ga-atọ ya ụtọ,+Ọ ga-adọkpụrụkwa ihe niile a kpọrọ mmadụ ka ha so ya n’azụ,+A pụghịkwa ịgụta ndị bu ya ụzọ ọnụ.