Job 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na a ga-eweda gị n’ala ma ọ bụrụ na i jiri mpako na-ekwu okwu;+Ma ọ ga-azọpụta onye dị umeala n’obi.+
29 N’ihi na a ga-eweda gị n’ala ma ọ bụrụ na i jiri mpako na-ekwu okwu;+Ma ọ ga-azọpụta onye dị umeala n’obi.+