Job 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ude ndị na-anwụ anwụ na-asụ si n’obodo na-adapụta,Mkpụrụ obi nke ndị e merụrụ ahụ́ nke ukwuu na-eti mkpu enyemaka;+Chineke adịghịkwa ewere ya dị ka ihe na-ekwesịghị ekwesị.+
12 Ude ndị na-anwụ anwụ na-asụ si n’obodo na-adapụta,Mkpụrụ obi nke ndị e merụrụ ahụ́ nke ukwuu na-eti mkpu enyemaka;+Chineke adịghịkwa ewere ya dị ka ihe na-ekwesịghị ekwesị.+