Job 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha so ná ndị na-enupụrụ ìhè isi;+Ha amaghịkwa ụzọ ya,Ha anọgideghịkwa n’okporo ụzọ ya.