Job 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mmiri na-ebupụ ya ngwa ngwa.A ga-abụ ibé ala ha ọnụ n’ụwa.+Ọ gaghị aga n’ụzọ ubi vaịn ya.