Job 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Ị̀ maara oge a kara aka mgbe ewu ọhịa nke na-ebi n’oké nkume ji amụ nwa?+Ị̀ na-ahụ mgbe nne ele na-amụ nwa+ n’ihe mgbu? Job Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 39:1 Ụlọ Nche,7/15/1997, p. 24
39 “Ị̀ maara oge a kara aka mgbe ewu ọhịa nke na-ebi n’oké nkume ji amụ nwa?+Ị̀ na-ahụ mgbe nne ele na-amụ nwa+ n’ihe mgbu?