Abụ Ọma 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a kwa, unu ndị eze, jirinụ nghọta mee ihe;Kwenụ ka a gbazie unu, unu ndị ikpe nke ụwa.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,7/15/2004, p. 193/1/2003, p. 12-13