Abụ Ọma 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, biko, zọpụta m,+ n’ihi na onye na-eguzosi ike n’ihe anọkwaghị;+N’ihi na e nwekwaghị ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’etiti ụmụ mmadụ.
12 Jehova, biko, zọpụta m,+ n’ihi na onye na-eguzosi ike n’ihe anọkwaghị;+N’ihi na e nwekwaghị ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’etiti ụmụ mmadụ.