Abụ Ọma 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m?+ Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka ị ga-ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:1 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2024, p. 8-9
13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m?+ Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka ị ga-ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+