Abụ Ọma 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Chee ihu n’ebe m nọ, meere m amara;+N’ihi na anọ m naanị m, anọkwa m n’ahụhụ.+