Abụ Ọma 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ibuso m agha,+Obi m agaghị atụ egwu.+Ọ bụrụgodị na e buso m agha,+M ka ga na-atụkwasị ya obi.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:3 Ụlọ Nche,7/15/2012, p. 23-24
3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ibuso m agha,+Obi m agaghị atụ egwu.+Ọ bụrụgodị na e buso m agha,+M ka ga na-atụkwasị ya obi.+