Abụ Ọma 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ na-eme amara ogologo ụbọchị dum, na-agbazinyekwa ihe,+N’ihi ya, ụmụ ya ga-enweta ngọzi.+