Abụ Ọma 65:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke nke nzọpụta anyị,+Biko, jiri ihe dị egwu i mere n’ezi omume za anyị,+Gị Onye ndị niile bi na nsọtụ ụwa nakwa ndị nọ n’ebe dị anya n’elu oké osimiri tụkwasịrị obi.+
5 Chineke nke nzọpụta anyị,+Biko, jiri ihe dị egwu i mere n’ezi omume za anyị,+Gị Onye ndị niile bi na nsọtụ ụwa nakwa ndị nọ n’ebe dị anya n’elu oké osimiri tụkwasịrị obi.+