Abụ Ọma 68:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ezie na unu dina n’akụkụ ikpo ntụ,A ga-enwe nduru e ji ọlaọcha kpuchie nku ya,Nke e jikwa ọlaedo na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ na odo odo kpuchie ábụ́bà ya.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 68:13 Ụlọ Nche,6/1/2006, p. 10
13 Ọ bụ ezie na unu dina n’akụkụ ikpo ntụ,A ga-enwe nduru e ji ọlaọcha kpuchie nku ya,Nke e jikwa ọlaedo na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ na odo odo kpuchie ábụ́bà ya.+