Abụ Ọma 69:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ndị dị umeala n’obi ga-ahụ ya; ha ga-aṅụrị ọṅụ.+Unu ndị na-achọ Chineke, ka obi unu dị ndụ.+