Abụ Ọma 71:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Chineke m, biko, meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+N’ọbụ aka onye na-eme ihe na-ezighị ezi, nke na-emegbukwa mmadụ.+
4 Chineke m, biko, meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+N’ọbụ aka onye na-eme ihe na-ezighị ezi, nke na-emegbukwa mmadụ.+