Abụ Ọma 76:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ebe ahụ ka ọ gbajisịrị akụ́ ụta na-enwu ọkụ,+Ọta na mma agha nakwa ngwá agha.+ Sila.