Abụ Ọma 77:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aga m echeta egwú m ji ụbọ akwara na-akpọ n’abalị;+M ga-echegbu onwe m n’ime obi m,+M ga-eji mmụọ m tụgharịa uche nke ọma. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 77:6 Ụlọ Nche,7/15/2006, p. 12
6 Aga m echeta egwú m ji ụbọ akwara na-akpọ n’abalị;+M ga-echegbu onwe m n’ime obi m,+M ga-eji mmụọ m tụgharịa uche nke ọma.