Abụ Ọma 78:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O mere ka ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ malite ife n’eluigwe,+Jirikwa ike ya mee ka ifufe nke si n’ebe ndịda fee.+
26 O mere ka ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ malite ife n’eluigwe,+Jirikwa ike ya mee ka ifufe nke si n’ebe ndịda fee.+