Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 79:9 Ụlọ Nche,7/15/2006, p. 12
9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+