Abụ Ọma 80:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A na-agba ya ọkụ, na-egbutukwa ya.+Ha na-ala n’iyi n’ihi mba i ji ihu gị na-abara ha.+