Abụ Ọma 84:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Obi ụtọ na-adịrị ndị ị bụ ike ha,+Ndị obi ha dị n’ụzọ e si aga n’ụlọ gị.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 84:5 Ụlọ Nche,6/15/2006, p. 15