Abụ Ọma 94:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Iji mee ka obi ruo ya ala n’ụbọchị ọdachi,+Ruo mgbe a ga-egwu olulu maka onye ajọ omume.+