Abụ Ọma 99:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova Chineke anyị, gị onwe gị zara ha.+Ị bụụrụ ha Chineke nke na-agbaghara mmehie,+Nke na-abọkwa ọbọ n’ahụ́ ha maka arụ niile ha mere.+
8 Jehova Chineke anyị, gị onwe gị zara ha.+Ị bụụrụ ha Chineke nke na-agbaghara mmehie,+Nke na-abọkwa ọbọ n’ahụ́ ha maka arụ niile ha mere.+