Abụ Ọma 105:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O kwere ka obi ha gbanwee, ha wee kpọ ndị ya asị,+Ka ha jiri aghụghọ meso ndị ohu ya ihe.+