Abụ Ọma 106:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ònye pụrụ ịkọ oké ọrụ dị iche iche Jehova na-arụ,+Ma ọ bụ mee ka a nụ otuto ya dum?+