Abụ Ọma 106:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee malite inwere Mozis anyaụfụ n’ebe ha mara ụlọikwuu,+Ha nwekwaara Erọn bụ́ onye nsọ Jehova anyaụfụ.+
16 Ha wee malite inwere Mozis anyaụfụ n’ebe ha mara ụlọikwuu,+Ha nwekwaara Erọn bụ́ onye nsọ Jehova anyaụfụ.+