Abụ Ọma 106:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+
38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+