Abụ Ọma 106:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi ha, ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya,+Ọ na-agbanwe obi ya dị ka oké obiọma ya si dị ukwuu.+