Abụ Ọma 107:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha na-agbagoru n’eluigwe,Ha na-agbadaru n’ala ala osimiri.Mkpụrụ obi ha na-agbaze n’ihi ọdachi nke na-adakwasị ha.+
26 Ha na-agbagoru n’eluigwe,Ha na-agbadaru n’ala ala osimiri.Mkpụrụ obi ha na-agbaze n’ihi ọdachi nke na-adakwasị ha.+