Abụ Ọma 112:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nwuworo ndị ziri ezi dị ka ìhè n’ime ọchịchịrị.+ ח [Het]Ọ na-eme amara, na-emekwa ebere, bụrụkwa onye ezi omume.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 112:4 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 26-27
4 O nwuworo ndị ziri ezi dị ka ìhè n’ime ọchịchịrị.+ ח [Het]Ọ na-eme amara, na-emekwa ebere, bụrụkwa onye ezi omume.+