Abụ Ọma 119:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mee ka nkọcha a na-akọcha m, bụ́ nke m na-atụ egwu ya, gabiga,+N’ihi na mkpebi ikpe gị dị mma.+