Abụ Ọma 119:99 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 99 Enwewo m nghọta karịa ndị nkụzi m niile,+N’ihi na m na-atụgharị uche n’ihe ncheta gị.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 119:99 Ụlọ Nche,10/1/2000, p. 15