Abụ Ọma 119:131 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 131 Emeghewo m ọnụ m, ka m wee na-eku ume ọkụ ọkụ,+N’ihi na ihe i nyere n’iwu na-agụsi m agụụ ike.+