Abụ Ọma 136:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Keleenụ Onye setịrị ụwa n’elu mmiri:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+