Abụ Ọma 140:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, biko, chebe m ka m ghara ịdaba n’aka onye ajọ omume;+Chebe m ka m ghara ịdaba ọbụna n’aka onye na-eme ihe ike,+Ndị kpaworo nkata ime ka m zọhie ụkwụ.+
4 Jehova, biko, chebe m ka m ghara ịdaba n’aka onye ajọ omume;+Chebe m ka m ghara ịdaba ọbụna n’aka onye na-eme ihe ike,+Ndị kpaworo nkata ime ka m zọhie ụkwụ.+